Onweghị onye na-achọ ọrụ Peter Obi - Dave Umahi
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Onweghị onye na-achọ ọrụ Peter Obi - Dave Umahi

Mgbe Atiku Abubakar bụ onye otu pati PDP ọchịchị 2019 kpọrọ Peter Obi dịka osote ya, sochịal midịa nwuuru ọkụ maka nkatọ sọ ya bụ nhọpụta na-azụ.

David Umahi bụ onyeisi ndị gọvanọ ọwụwaanyanwụ katọkwara otu esi kpọpụta aha Peter Obi.

Ọtụtụ mmadụ katọkwara ọnụokwu Umahi. N'ajụjụ ọnụ BBC Igbo gbara Umahi, ọkọwaara anyị nke bụ eziokwu.

Gee ya n'uju.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị