'Ndị ibe anyị na-azọkwasa anyị ụkwụ n'isi' - Elliot Uko
'Ndị ibe anyị na-azọkwasa anyị ụkwụ n'isi' - Elliot Uko
Onye ndu otu a kpọrọ Igbo Youth Movement (IYM) na Bekee bụ Elliot Ugochukwu-Uko gwara BBC Igbo na mkpagbu butere agha Biafra ka dị rue ugbua.
O kwukwara na ndị ọzọ na Naịjirịa na-azọkwa ndị Igbo ụkwụ n'isi.
Gee ihe niile o kwuru maka ndigbo n'ọnọdụ ha na Naịjirịa.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị