Etu ndị Igbo bi na Jamaica si rie ji ọhụrụ

Iri ji ọhụrụ bụ omenaala Igbo, ugbua ndigbo nọ na gburugburu ụwa na-eme ya na mpaghara ọbụla ha nọ.

Iri ji ọhụrụ na Jamaịka
Nkọwa foto,

Ji ahụrụ n'ọkụ ★ Mmanụ nri e ji ebutu ya ★★ Ndị ichie na-ekpe ekpere tupu e rie ya ★★★

Nkọwa foto,

Akwa isiagụ pụtara n'ọgbọ

Nkọwa foto,

Ma ndị ọcha ma ụmụaka sokwa pụta n'ọgbọ

Nkọwa foto,

Ụmụnwaanyị sonyekwara n'ihe a na-eme

Nkọwa foto,

Ndị ichie ji okwu tupu a waa ji

Nkọwa foto,

Ndị echiri echichi gbakọtara iri ji ọhụrụ