Ebonyi state cultural festival: Mgbe ndị Ebonyi mepụtara emume ndigbo

Bịa lee ihe BBC Igbo hụrụ mgbe ha gara emume omenala Ebonyi steeti nke mere n'Afikpo n'ọnwa Novemba.

Nkọwa foto

Mmanwụ pụrụiche ndị Afikpo

Nkọwa foto

Ndị egwu ụmụada nakwa ndị nne egwu ha

Nkọwa foto

Egwu ụmụada Igbo

Nkọwa foto

Mmanwụ dị icheiche zara oku na mmemme ahụ

Nkọwa foto

Mmanwụ ka ha na-eti egwu

Nkọwa foto

Otu egwu ụmụnwaanyị pụtara na mmemme ahụ

Nkọwa foto

Otu egwu ụmụnwaanyị pụtara na mmemme ahụ

Nkọwa foto

Ije awele ụmụnwaanyị

Nkọwa foto

Ụmụnwaanyị bịara mmemme a

Nkọwa foto

Ndị ichie bịara mmemme