Ohaneze Ndigbo naara ego iji kwado Atiku - Joe Igbokwe
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Nnia Nwodo - Joe Igbokwe amaghị ihe ọ na-ekwu

PDP kwụrụ n'ihe ha jiri kwesie ike na nke a bụ maka na ọnweghị nkwa niile PDP kwere ndị Igbo ha mejuputara.

Ha sị na obi malitere ịmapụ onyeisiala Muhammadu Buhari kemgbe ndị ọwụwaanyanwụ natabatachara onye bu ọkọrotọ PDP na ndọrọdọrọ ọchịchị 2019 bụ Atiku Abubakar n'uju maka ọrụ ọma, ugwu na nyekwa Okeke na Okafo oke ruru ha.