"Enweghị onye dị ka Ojukwu, enweghị onye ga-anọchinwu ya" - Uko
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ojukwu: Ihe Elliot Uko nwere ikwu maka onye ọ na-eburu akpa

Elliot Uko bụ onye na-ebudoro Odumegwu-Ojukwu akpa ya oge ọ dị ndụ, kwuru na ọ bụ otu onye Igbo enweghị ike ichefu.

O kwukwara na Ojukwu ejighi Igbo kpaa ego, na ọ bụghị onye oke ọchịchọ.

Isiokwu Ndị Emetụtara