‘Mkpamkpa ndị uweojii mere e jiri gbaa ụgbọala ha ọkụ’
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ọgụ ndị uweojii na Ipob: Lee ihe ndị mmadụ na-agba n’akaebe

Ndị mmadụ nọ ebe ihe mere gwara BBC na ọ bụ ndị uweojii kpara okwu pụrụ ụka n'ọgbaghara dapụtara na Nnewi, Anambara steeti ụbọchị Friade.

Cheta na ụbọchị Fraide, ọgbaghara dara dịka ndị otu Ipob na-eme ngagharịiwe na nnewi, Anambara steeti.