The Experience 13: Lee ka Don Moen na otiegwu ndị ọzọ na-asụ Igbo
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

The Experience 13: Lee ka Don Moen na otiegwu ndị ọzọ na-asụ Igbo

Ndị otiegwu bịara emume "The Experience" kọwara onwe ha n'Igbo, ma ndị isi ọcha ma ndị isi ojii.

Ndị a gụnyere Kirk Franklin, Don Moen, Chioma Jesus, Tim Godfrey na ndị ọzọ.

Ha gosipụtara mma dị n'ịsụ asụsụ Igbo.

Isiokwu Ndị Emetụtara