Uru mmanya ngwọ bara dị ukwuu
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Palm wine: Mmanya ngwọ na-eme ka mmiri ara nwaanyị na-agba nke ọma

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, diochi Ikechi Osondu kwuru na ọ malitere ịkụ ngwọ n'afọ 1982 mgbe nna ya na-akụ ngwọ ahụ nwụrụ.

Ọ gara n'ihu kọwaa uru mmanya ngwọ bara karịsịa n'ala Igbo nke gụnyere Igba nkwụ, mmiri ara nwaanyị ịgba nke ọma, na ịgwọ ọrịa ohie afọ nke ụmụnwaanyị.

Kirie ihe o kwuru n'uju:

Akụkọ ndị ga-amasị gị: