Christmas: Ekeresimesi na-eku ebe niile ka ụgụrụ

N'agbanyeghi na ọtụtụ ndị mmadụ na-eti mkpụ ihe isi ike, Ekeresimesi afọ a na-akpọtụ ebe niile.

Ndị gara ịdọrọ ego n'Igwe ego ATM
Nkọwa foto,

A ghaa ọka o koro n'elu dịka ndị gara ịdoro ego juputara n'Igweego 'ATM'

Nkọwa foto,

Ndị na-azụ ihe Ekeresimesi

Nkọwa foto,

Ego adịghị, ego adịghị, lekwa ndị mmadụ ka ha na-azụ ọkụkọ n'ike n'ike

Nkọwa foto,

N'agbanyeghi na ego ụgbọala site Legọs gaa ala Igbo na-ada site N9000 ruo N12000 ma dịrị gawa, taa bụ ụbọchị ụka, ọtụtụ ndị njem chere ihu n'ọwụwa anyanwụ

Nkọwa foto,

Ọdọụgbọala na-aga ala Igbo anaghỊ ekwo etu o si ekwobu

Nkọwa foto,

Ndị mmadụ ejughị n'ọdọụgbọala a etu o si adịbu

Nkọwa foto,

Ọ bụ oke ego ndị ụgbọala na-ana ugbua mere ka ọdọụgbọala dị ka ọ gbara chakoo?

Nkọwa foto,

N'agbanyeghi ọnọdụ ndị mmadụ nọ, a ga-atarịrị anụ ọkụkọ