Ihe mere anyị ji etinye ego na njem n'oge Ekeresimesi  -Ekeson
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Christmas Travel: Ihe mere anyị ji etinye ego n'oge Ekeresimesi - Ekeson

Ọ bụghịzị ihe ọhụrụ na ọ na-abụ oge Ekeresimesi ruo, ndị na-eme mgbere njem ụgbọala etinye ego ruru puku ole na ole n'ọnụ ego ọ na-adabu.

Mana onyeisi Ekeson Motors bụ Eke Ojukwu ekwuola ihe mere ndị otu ya na-eme mgbere njem ji etinyekwu ego ma oge Ekeresimesi ruo.

O kwuru na ọ dị mkpa ka gọọmenti etiti wepụta usoro eji ahazi njem na Naịjirịa.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara