Calabar Carnival: Ka o siri kpọtụọ na mmemme Ekeresimesi
Ndị ọchịchị, ndị egwu dị iche iche, ndị agbụrụ nakwa ndị njem nlegharị anya gbakọrọ maka emume 'Calabar Carnival.

Ndị egwu Efik bịara 'Calabar Carnival'
Gọvanọ Cross River bụ Ben Ayade malitere emume 'Calabar Carnival'
Ndị egwu Atilọgwụ si Anambara pụtara ọgbọ na 'Calabar Carnival'
Ndị egwuAkwa-Ibom bịara ' Calabar Carnival'
Ndị egwu Abịrịba bịara 'Calabar Carnival'
Ndị egwu ụmụ nwaanyị ndị ugwu
Ndị egwu ọpụụiche bịara Calabar Carnival
Ndị egwu Yoruba bịakwara emume ahụ