Afikpo Festival: Egwu nkwa nwaite ka eji mara ha

Afikpo Festival: Egwu nkwa nwaite ka eji mara ha

Ndị Afikpo ji egwu Nkwanwaite bụ njirimara ha jizi anabata ndị oke ọbịa bịara na be ha.

Egwu a na egwu ndị ọzọ ka ị ga-elele n'ihe nkiri a bụ nke ha buputara mgbe ha mere emume egwu na omenala ndị Afikpo.

Akụkọ ndị ga-amasị gị