Etu ndị Igbo si efere afọ 2018 aka ụla
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

New year eve: Lee ka ụfọdụ ndị Igbo si efere 2018 aka ụla

N'oge na adịghị anya ndị Naịjirịaga-efere afọ 2018 aka ụla. Ya bụ na afọ ahụ alala kpam kpam. Ọ gaghị alaghachite azụ maọlị. Mana ụfọdụ ụmụ Igbo agwaala BBC Igbo ụzọ pụrụ iche ha ga-esi chụ afọ. Lee ya n'ihe nkiri a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara