Kedụ mgbe nwaanyị ga-achị Naịjirịa?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Nigeria Election 2019: Nwaanyị ọ ga-emecha chịa Naịjirịa?

Sọọsọ ụmụnwoke na-achị ala Naịjirịa kemgbe ha ji nweta mwereonwe ha.

Oge nwaanyị ga-achị obodo Naịjirịa o ruola kaọbụ o rubeghi? Kedụ mgbe ọ ga-abụ? Kedụ ihe na-egbochi nwaanyị ịchị Naịjirịa?

Lee ihe ndị Igbo kwuru.