A ga m anọ n'ụlọ m - Ndị ntorobia achọghị ime ntụlịaka
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

BBCNigeria2019: A ga m anọ n'ụlọ m - Ndị ntorobia agaghị atụlị aka

Ndị ntorobia a na-atụ anya na ha ga- apụta na ntuliaka 2019 ekwuola ụfọdụ ihe mere ha agaghị esonye na ya bụ emume dị mkpa.

Ụfọdụ kwuru na ọ bụ maka na ha enweghị olileanya n'usoro ntuliaka eji ahọpụta ndị nọ n'ọchịchị.

Gee nkọwa ndị ọzọ ha nyere BBC Igbo mgba anyị gbara ha ajụjụ ọnụ.