Ọtụtụ ndị ụkọchukwu busoro egwu m agha - Jude Nnam
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Jude Nnam: Ide ukwe emebeghi m ọgaranya

Jude Nnam bụ onye na-ede abụ na ukwe ndị ụfọdụ nke ụka katọlik jiri aka ụka ekwuola etu e si nabata egwu ya.

O kwuru na o ruola afọ iri atọ n'atọ kemgbe o bidoro ịde ya bụ ukwe ma rue ugbua.

Gee ihe o kwuru mgbe BBC Igbo gbara ya ajụjụ ọnụ.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị

Isiokwu Ndị Emetụtara