Ị ga-atụnyere onye ụkọchukwu gị sị gị tụnyere na ntuliaka?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

#BBCNigeria2019: Ị ga-atụnyere onye ụkọchukwu gị sị gị tụnyere na ntuliaka?

Dịka ntụlịaka 2019 jisike abịa, ọ dị ụfọdụ ihe na-eme ndị mmadụ ị họrọ onye ha ga atụnyere.

Ya mere o ji dị mkpa na ndị mmadụ kwuru ma ihe onyeisi okwukwe ha gwara e so n'ime ihe ndị ga-eme ka ha họrọ mmadụ.

Lee ihe BBC Igbo chọpụtara ebe a.