'Mgbe a gwara m na m bụ nje HIV ekwetaghị m'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Child Trafficking: 'Mgbe a gwara m na m bụ nje HIV ekwetaghị m'

N'ala Naịjirịa taa, e nwere ọnụọgụgụ ndị nọ n'ohu ọgbaraọhụrụ n'Afrịka niile.

Otu onye ọrụ BBC bụ Kunle Falayi mere nyocha gbasara otu nwa agbọghọbịa esi n'ime obodo Uko Ita n'Akwa Ibom gba mgbere rue Legọs.

GEE NTỊ: Ụfọdụ ihe ị ga-ahụ n'ime ihe onyonyo a nwereike ịnye gị nsogbu.

Onye rụrụ ya: Kunle Falayi.

Ihe onyonyo: Chukwuemeka Anyikwa na Dan Ikpoyi.