Olileanya ndị Ụkpọ nwere n'ebe Oby Ezekwesili nọ
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

2019 Elections: Olileanya ndị Ụkpọ nwere n'ebe Oby Ezekwesili nọ

Rue n'ụbọchị tọsde nke iri abụọ n'anọ n'ọnwa Jenụwarị, Oby Ezekwesili bụbu onye na-azọ ọkwa onyeisiala n'okpuru ACPN.

Dịka ọ rituru n'ọkwa ya, lee ihe ndị BBC chọpụtara n'obodo ya bụ Ukpor dịka a na-akwado ntuliaka n'afọ a.

Kirie y a n'uju ebe a.