Fake Universities: Lee mahadum adigboroja na Naịjirịa ugbua

Ụmụakwụkwọ Mahadum Image copyright Getty Images

Ọtụtụ ụmụakwụkwọ na Naịjirịa n'oge gara aga akọwapụtala ka ha si danye n'aka mahadum adịgboroja.

Nke a emeela ka ụlọọrụ "National Universities Commision" (NUC) wepụta ụzọ ole na ole ụmụakwụkwọ ga-esi gbanarị ịdanye n'ọnwụnwa a.

Cheta na akụkọ pụtara na gọọmenti etiti machiri mahadum otu nari na iri ato na atọ makana ha megidere iwu.

Gọọmenti etiti kwuru na mahadum ndị a na-alafụ ụmụakwụkwọ Naịjirịa ma na-eme ka mbọ ha bụrụ ihe efu.

Onye mgbasa ozi ụlọọrụ NUC bụ Maazi Ogbonnaya Okoronkwo kwuru na ụzọ mbụ eji amata mahadum adigboro bụ:

  • Ị nweta aha mahadum ị chọrọ ịgụ, gaa n'akara webụsaiti NUC bụ www.nuc.edu.org zigara ha ka ha gwa gị maọbụ nke ezigbo ka ọbụ nke adigboroja.
  • Gaa na mpaghara webụsaiti ahụ akpọrọ "Student Support Service" ka ịkpesa ihe ọ bụla ị na-aghọtaghị gbasara mahadum ị na-akwado ịbanye.
  • Ụbọchị Monde ọ bụla NUC na-ewepụta akwụkwọ ozi na-egosiputa ihe na-eme na mahadum dịgasị na Naịjirịa.

Maazi Okoronkwo kwuru na NUC na ndị uweojii na-ejikọta aka ịgbasa ozi a ọfụma.

Mgbe BBC jụrụ ya maka aha mahadum ndị a machiri, o kwuru na ọ ga-agwa anyị ma ha wepụtacha ya.

Lee ụfọdụ mahadum agbachiri n'atụmatụ a dịka Maazi Ike Onyechere bụ onyeisioche "Exam ethics Marshall International" si zitere anyị.

1.University of Accountancy and Management Studies2.Christians of charity American University of science & Technology, Nkpor, Anambra3.University of industry, yaba, Lagos4.University of Applied science and Management, port Novo Republic of Benin5.Blacksmith University, Awka6.Volta university college, Ho, Volta Region, Ghana7. Royal university Izahia, P.O Box 800, Abakaliki, Ebonyi8.Atlanta university, Anyigba, Kogi State9.United Christian University, Macotis Capus, Imo State10.United Nigeria University college, Okija,Makurdi, Benue STATE11.Samuel Ahmadu Bello University, Makurdi, Benue State12.UNESCO University, Ndoni, River State13.Saint Augustine's University of technology, Jos, Plateau State14.The International University, Missouri, USA, Kano &Lagos Study Centre15.Collumbus University, UK16.Tin International University, UK 17.Pebbies University, UK18.London External Studies, UK19.Pilgrims University20.Lobi Business School Makurdi, Benue State21.West African Christian University22.Bolta University college, Aba23.JBC Seminar Inc. (Wukari Jubilee University) Kaduna Illegal campus24.Westlan University, Esie, Kwara State25.St. Andrews University college, Abuja26.EC-Council University, USA, Ikeja Lagos Study Centre27.Atlas University, Ikoy Udoso Uko, Uyo Akwa Ibom State28.Concept College\University (London)29.Halifax Gateway University, Ikeja30.Kingdom of Christ University, Abuja31.Acada University, Akinlalu, Oyo State32. Fifom University, Mbaise, Imo State33.Houdegbe North American University Campuses in Nigeria34.Atlantic International University, Okija, Anabra State35.Open University Akure36.Middle belt University (North Central University), Otukpo37.Leadway University, Ughellil, Delta State38.Metro University, Dutse\Bwari, Abuja39.Southend University, Ngowuro Egeru(Afam) Ndoki, River State40.Olympic University, Nsukka, Enugu State41.Federal college of complementary & alternative medicine, Abuja42.Temple University, Abuja43.Irish University of Business school London44.National University of Technology, Lafia, Nasarawa State45.University of Accountancy & management studies, Mowe, Lagos -Ibadan46.University of Education,Winneba Ghana, operating anywhere in Nigeria47.Cape Coast University, Ghana, operating anywhere in Nigeria48.African University Cooperative Development (AUCD), Cotonou, Benin Republic49.Pacific Western University,Denver, Colorado, Owerri study center50.Evangel University of America & Chudick Management Academic, Lagos51.Enugu state University of science & Technology (Gboko Campus)52.Career Light Resources Center53.University of West Africa, Kwali-Abuja, FCT54.Coastal University, Iba-Oku, Akwa Ibom State55.Kaduna Business School, Kaduna56.Royal University of Technology, Mina, Niger State57.West African Union University, in collaboration with International professor college of Administration, Science & Technology, Nigeria58.Gospel Missionary Foundation (GMF), Theological University165 Iselo Road, Cele Bus Stop. Egbe-Ikotun, Lagos59.National University of Nigeria, keffi, Nasarawa State60.North Central University, Otukpo, Benue State61.Christ Alive Christian Seminary & University, Enugu62.Richmond open university, Arochukwu, Abia State63.West coast university, Umuahia64.Saint clements university, Iyin Ekiti, Ekiti State65.Volta university college, Aba, Abia State66.Illegal satellite campuses of Ambrose Alli university

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara