'A kuzierela m ụmụkwụkwọ karịrị 1 million asụsụ Igbo'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Igbo Language: 'Akuzierela m ụmụakwụkwọ karịrị otu nde asụsụ a'

Ọtụtụ ụmụ Igbo na-ekwu na ịmụta asụsụ Igbo siri ike.

Mana onyenkuzi Rose Usoh kuzierela Igbo kemgbe afọ iri abụọ na abụọ kwuru na o nweghị onye kuziri ya etu esi asụ maọbụ etu esi ede

asụsụ Igbo.

O kwuru na ugbua, na ọ kuzierela ụmụakwụkwọ ruru otu nde na ụma etu e si ede ma na-asụ asụsụ Igbo site na akwụkwọ ọgụgụ o derela.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara