Mike Ejeagha: Aghara m ihe egwu m gbaa ọsọ Agha
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Akụkọ Mike Ejeagha - Aghara m ihe egwu m gbaa ọsọ agha

Mike Ejeagha bụ otiegwu Igbo ama ama n’ihi egwu akụkọ iho ya.

Egwu e jiri mara ya nke wuru ewu n'afọ 70s na 80s gụnyere "Ụwa mgbede ka mma", "Ọfọ ma onye ji ya", "Gwọgwọgwọ Ngwọ", "Nwaanyị mma aghara egwu jịta laa"

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, Ejeagha kọrọ akụkọ etu ya sị hapụ ọrụ ịkpụ isi, banye iti egwu.

Gee ya ihe o kwuru n'uju na nkiri a:

Isiokwu Ndị Emetụtara