Election Boycott: Ihe mere na ụmụ Igbo agaghị ege Nnamdi Kanu ntị - Nnia Nwodo

Nnia Nwodo bụ onyeisi otu Ohaneze Ndigbo bụ otu jikọrọ ndị Igbo niile.

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo mere, agba nke atọ, Nwodo kọwara na dịka oku atụla ntuliaka Ipob kpọrọ adịghị ire na Anambara steeti oge e mere ntuliaka gọvanọ, ọ gaghị adịkwa ire na ntuliaka 2019.

O kwukwara maka nhazighari Naijiria na mpaghara, na mpaghara nke a kpọrọ 'restructuring.'

Gee ihe o kwuru n’uju: