Kedụ ihe i ji echeta OBJ, Yar'adua, GEJ na Buhari?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Nigeria Election 2019: Kedụ ihe i ji echeta OBJ, Yar'adua, GEJ na Buhari?

Olusegun Obasanjo, Musa Yar'adua, Goodluck Jonathan nakwa Muhammadu Buhari bụ ndịisiala chịrịla Naịjirịa kemgbe a banyere ọchịchị onyekwuouche ya.

N'ime naanị nkeji anọ, BBC na-egosi gị ihe ndị "pụtara ihe" mere n'oge ọchịchị ha.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: