Nigeria Election 2019: Echeghi m na aka pati dị n'ime nyigharị a - Rochas

Aka na-achị Imo steeti ma bụrụkwa onye na-azọ oche n'ụlọomeiwu ukwu Naịjirịa bụ Rochas Okorocha, kwuru na Inec kacha mara ebumnobi ha ji yigharịa ntuliaka a.

Okorocha kwuru na o cheghi na aka ndị pati dị n'ime ya bụ nyigharị.