Canada: Ị chọrọ 'ịgbaga' mba a?

Canada Image copyright Getty Images

Nyigharị ntuliaka e kwesịrị ime n'ụbọchị 16 nke Febrụwarị 2019, mere ka ụfọdụ ndị mmadụ malite ịchọ ụzọ ha si agbaga Kanada.

O wuru ewu na soshal midia nke ọma, mere ka BBC wepụta ihe na-egosi etu ị ga-esinwu gaa (ma ike dịkwa gị o).

Ịga ije

  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 2 months na otu week iji gaa ije site na Lagos ruo Toronto (Canada)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 3 months na 4 weeks iji gaa ije site na Lagos ruo Syndey (Australia)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 2 months na 1 week iji gaa ije site na Lagos ruo New York (US)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 1 month na 2 weeks iji gaa ije site na Lagos ruo London (UK)
  • Ọ ga-ewe gị ihe 3 atọ months iji gaa ije site na Lagos ruo Beijing (China)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 3 month na abụọ weeks iji gaa ije site na Lagos ruo Berlin (Germany)


Iji ụgbọala

  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 3 days na 21 hours iji gbaa ụgbọala site na Lagos ruo Toronto (Canada)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 6 days na 16 hours iji gbaa ụgbọala site na Lagos ruo Syndey (Australia)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 3 days na 16 hours iji gbaa ụgbọala site na Lagos ruo New York (US)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 2 days na asatọ 8 iji gbaa ụgbọala site na Lagos ruo London (UK)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 5 days na 7 hours iji gbaa ụgbọala site na Lagos ruo Beijing (China)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 2 days na 10 hours iji gbaa ụgbọala site na Lagos ruo Berlin (Germany)


Ife n'ụgbọelu

  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 11 hours na 19 minutes iji fee n'ụgbọelu site na Lagos ruo Toronto (Canada)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 19 hours na 26 minutes iji fee n'ụgbọelu site na Lagos ruo Syndey (Australia)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 10 hours na 41 minutes iji fee n'ụgbọelu site na Lagos ruo New York (US)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 6 hours na 46 minutes iji fee n'ụgbọelu site na Lagos ruo London (UK)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru 15 hours na 28 minutes iji fee n'ụgbọelu site na Lagos ruo Beijing (China)
  • Ọ ga-ewe gị ihe ruru asaa 7 na 1 minute iji fee n'ụgbọelu site na Lagos ruo Berlin (Germany)


Ihe ndị ọzọ n'akụkọ a