Nnamdi Kanu: Ana m ege aro ndị ọzọ tụpụtara

N'agba nke atọ mkparịtaụka BBC Igbo na onye ndu otu Ipob bụ Nnamdi Kanu nwere, O kwuru na ya abụghị azụanụka, n'ihi na ya na-ewe arọ ndị ọzọ tụnyere ya.

O kwuru maka ebe Ndigbo niile si pụta.

O kwukwara na Ipob chọrọ ọdịmma nke onye ọbụla gụnyere nke BBC Igbo.

Gee ihe ndị o kwuru n'uju: