'Onye ọrụ kọstọm gbagburu mmadụ kwesịrị ịga nga'

Onye ọkachamara n'ihe gbasara nchekwa bụ Kelechi Eze kporoa oku ka a kpubụ onye ọrụ Kọstom gbagburu mmadụ n'ụlọikpe ka ọ zara ọnụ ya.