BBC Igbo at one: Ọ dịka ihere a na-eme ndị mmadụ isonye anyị

Ụlọọrụ BBC Igbo kwaturu ụzọ dapụta n'ọgbọ n'ụbọchị 19 nke febụwarị afọ 2018.

Kemgbe ahụ, enwereike ịchọta ihe niile gbasara ndị n'ọgbakọ ha.

Mana ọ bụghị sọsọ egwu na ọṅụ mgbe niile dịka onyeisi ụlọọrụ ahụ bụ Adline Okere si kọwa

Gee ihe o kwuru n'uju ebe a.