Marriage: Ị ga-agwa di maọbụ nwunye gị ego ole ị na-akpata?
Marriage: Ị ga-agwa di maọbụ nwunye gị ego ole ị na-akpata?
Ọtụtụ oge ka ego na-ese okwu n'alụmdinanwunye, mana ịmata ego ole onye na-akpata ọ dị mkpa?
BBC Igbo jụrụ ndị mmadụ ma ha a ga-ekwupute ihe ha na-akpata, lee ihe ha zara n'ihe nkiri a.
Akụkọ ga-amasị gị: