Jude Idimogu: Ihe mere m ji hapụ PDP banye APC

Jude Idimogu: Ihe mere m ji hapụ PDP banye APC

Na mkparịtaụka ya na BBC igbo nwere, Jude Idimogu bụ onye nnọchite anya mpaghara Oshodi-Isolo n'ụlọomeiwu Legọs steeti, kọwara ihe mere o jiri gbaghapụ PDP bụ pati ọ nọrọ zọta oche ya, gbaba APC.

Akụkọ ga-amasị gị: