2019 Elections: Ka ekwe chara ya nkwa '10 million naira' Ogbonnaya Okoro ekwofeela PDP

2019 Elections: Ka ekwe chara ya nkwa '10 million naira' Ogbonnaya Okoro ekwofeela PDP

Ndị be anyị ndị Igbo kwuru na agụụ nwere nchekwube adịghị egbu egbu.

Ewezuga ya, ọ ka na-atụ ọtụtụ mmadụ n'anya ihe mere Ogbonnaya Okoro onye na-azọ oche gọvanọ Ebonyi steeti na ntuliaka 2019 ga-eji gbahapụ pati ya ga-kwuru pati gọvanọ na-achị ugbua bụ PDP.

Ụfọdụ na-ekwu na nkwa "10 million naira" nwereike ị bụ mkpalite mmụọ dị na ya bụ omume. Mana lee ihe nkiri a ka ịchọpụta ihe Okoro gwara BBC Igbo kpatara ya.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: