'A mapuru m na Keke bu anyị mana 'tanker' kwọgburu ndị m na ha so'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Onitsha Tanker Accident : 'Ọtụtụ mmadụ anwụọla tupu ebute ha n'ụlọọgwụ anyị' - Dọkinta

Clement Jackson so na otu onye dị ndụ ka ụgbọala "tanker" kwọgbuchara ọtụtụ mmadụ n'Onitsha.

O kwuru na ka ọ mapụchara na 'Keke' bu ya, ụgbọala tanker ahụ kwọgbuo ndị ya na ya so.

Kirie ka ịhụ ka ndị ọzọ dị ndụ si zere ọnwụ n'ihe mberede a.

Building collapse: Ihe isii mere ọtụtụ ụlọ ji ada

Isiokwu Ndị Emetụtara