Gịnị bụ 'Umbrella' n'asụsụ Igbo?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Igbo Language: Gịnị bụ 'Umbrella' n'asụsụ Igbo?

Ụfọdụ mkpụrụokwu asụsụ Igbo na-efu nwayọ nwayọ.

Ya mere BBC Igbo ji ajụ ndị mmadụ ihe a na-akpọ ụfọdụ ihe n'Igbo.

Lee ihe ha kwuru gbasara nke Bekee kpọrọ 'Umbrella'.

Isiokwu Ndị Emetụtara