Lee nwata kachasị ma ihe n’ụwa niile
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Lee nwata dị afọ abụọ kachasị ma ihe n’ụwa niile

Nwata a malitere ọmụmụ ihe mgbe ọ dị otu afọ na ọnwa anọ

Nne na nna ya nwere olileanya na ọ ga-abu nnukwu mmadụ n'ọdịnihu.

Lee ụfọdụ ihe ịtụ anya ọ na-eme n'ime onyonyo a.