Anyị achọghị ka Igbo fuo
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Centre for Memories: Anyị achọghị ka Igbo fuo

Ụlọ Ncheta Ndị Igbo dị n'Enugwu steeti, ọ bụ ebe i nwereike ịchọpụta akụkọ gbasara ụfọdụ ndị Igbo a ma ama.

Ha dobere foto makwa nka na ụzụ ndị Igbo ebiputara tupu ndị ọcha atụọ ụkwụ n'ala Igbo.

Lee ihe BBC Igbo chọpụtara mgbe ha gara ebe ahụ.

Isiokwu Ndị Emetụtara