Ịtụbata ụmụ mpịampịa ihe na Naijiria na-akụda Naira - Udofia
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Importation: Ịtụbata ụmụ mpịampịa ihe na Naijiria na-akụda Naira-Udofia

Onyeisi ụlọ ọmụmụ ihe gbasara ibupụ ngwaahịa nke a kpọrọ 'Institiute of Export Operations na Management' bụ Udofia Ofonasaha, siri kọwara BBC Igbo, ọ bụghị naanị Pizza, ụmụ mpịampịam ihe ụmụ Naijiria na-atụbata ekwesịghị gụnyere:

Pizza, nghueze, ozu ọkụkọ na ihe ndị ọzọ.

Isiokwu Ndị Emetụtara