Ancient wars: Lee agha Igbo kpara ike na ya oge ochie

Ancient wars: Lee agha Igbo kpara ike na ya oge ochie

Igbo nwere ọtụtụ akụkọ dị omimi anaghị echefu echefu mere na Ndigbo bụ ndị puru iche.

N'ime ihe nkiri a, anyị na-echeta agha dị ukwu Igbo lụrụ mgbe gboo.

Ha lụrụ agha a tụpụ ndị Briten jikọtara ala Naịjirịa nke ndị Bekee kpọrọ Colonialism.

Igbo busoro ndị Briten na ala ndị ọzọ agha n'ihi na ha chọrọ ịnapụrụ ha ikike ịchị onwe ha.

Chọpụta etu agha siri gaa n'ime ihe nkiri anyị.Ihe nkiri na-egosi agha Igbo na ndị agbataobi lụgara oge ochie na ka agha ndị siri metụta ha: