Ngwa egwu bekee na-etipụta egwu Igbo
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Violin music: 'E ji m ngwa egwu a etipụta egwu Igbo ka omenaala anyị tọọ atọ'

Kedụ ihe na-amasịkarị gị ime?

O nwekwara ike ịbụ ihe ị na-agụtaghị na Mahadum.

Uchechukwu na ndị o ji ngwa egwu bekee akụziri egwu Igbo ga-akpalite mmụọ gị n'onyonyo a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara