Killiwee Nwachukwu: Etu dike a siri nwete aha ya

Killiwee Nwachukwu: Etu dike a siri nwete aha ya

Akụkọ maka Killiwee Nwachukwu karịrị. Ọ bụ aha eji eyi ụmụaka egwu, ma jikwere na-amaatụ onye siri ike.

BBC Igbo gara Mbaitoli dị n'Imo steeti ịga hụ onye a bụ Killiwee Nwachukwu ma mata ka ọ bụ mmadụ, ka ọ bụ mụọ.

Kirie ihe agwara anyị ebe a.

Ndị mere akụkọ a bụ Nnamdi Agbanelo na Chiagozie Nwonwu

Akuko ga-amasi gị: