Chidi Ugwu: Asụsụ Ndigbo na Yoroba gosiri na o nwere ka ha siri bụrụ otu

Chidi Ugwu: Asụsụ Ndigbo na Yoroba gosiri na o nwere ka ha siri bụrụ otu

Onye ọkammụta n'ihe gbasara ihe ọkpụ na mahadum University of Nigeria Nsukka' bụ Chidi Ugwu ekwuola n'eziokwu asụsụ ha nakwa aha obodo ụfọdụ na-egosi na o nwere ihe jịkọrọ Igbo na Yoroba.

Gee ihe o kwuru n'uju: