Ndụmọdụ 5 Ngozi Nwosu nyere ndị chọrọ iso na Nollywood
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ngozi Nwosu: Ihe ise ị ga-eme iiji nwee ugwu na ọrụ ihe nkiri

Ngozi Nwosu bụ onye ama ama na Naịjirịa ma mba ofesi maka ihe nkiri Nollywood.

Ụfọdụ na-akpọ ya 'Ije Kpoms', ụfọdụ ma ya dịka 'Madam V-Boot,' ebe ndị ọzọ ma ya dịka 'Madam Peace.'

Lee ndụmọdụ onye nyere ọbụla ọ na-agụ agụ ịchake na Nollywood

Gee ya n'uju ebe a.