Kedu ebe Igbo si?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Igbo Origin: Aguleri na Nri na-azọ ndị bụ isi Igbo

Nke a bụ ihe nkiri nke mbụ banyere nrụrịtaụka ebe Igbo si.

BBC Igbo gara obodo Aguleri na obodo Nri iji mata isi okwu ndọrọndọrọ a.

N'agba nke a, ndi Aguleri na ndị Nri tinyere ọnụ na ya bụ okwu.

Gee ha ntị ka ị ghọta ma ọ dabara.

Akụkọ ga-amasị gị: