Cancer prevention: Ihe ndị i kwesịrị ịma maka ọrịa kansa - Ndị ọkachamara
Cancer prevention: Ihe ndị i kwesịrị ịma maka ọrịa kansa - Ndị ọkachamara
Dkta Chukwumere Nwogu na Oge Iloegbunam bụ ndị ọkammụta n'ihe gbasara ọrịa kansa kọwara BBC Igbo maka ọrịa a na-etu e si egbochi ya iwere ndụ mmadụ.
Na nkọwa ha, ụfọdụ ndị mmadụ na-egboji ọrịa kansa,mgbe ha ga-eji gazie ụlọọgwụ ọ bụrụ na ọ gbasasịala n'akụkọ ahụ ha.
Nke a, dịka ka ha siri kwuo, nwere ike ime ọgwụgwọ e sie ike, mekwa ka ọ dị oke ọnụ.