Anita Joseph: 'Ụfọdụ ụmụnwaanyị Nollywood ka enwe ego maka 'nnukwu mpa' nọ ha n'akukụ'

Anita Joseph: 'Ụfọdụ ụmụnwaanyị Nollywood ka enwe ego maka 'nnukwu mpa' nọ ha n'akukụ'

Anita Joseph bụ onye na-eme ihe nkiri na Nollywood ekwuola na ihe na-amasị ya bụ ịgbachitere ndị a na-emegbu emegbu .

Ọ kọwara ihe mere ụmụnwaanyị Nollywood ji aka enwe ego karịa ụmụnwoke ha.

Gere ya n'ihe nkiri a.

Ndị mere akụkọ a: Chimamaka Ihenacho, Nnamdi Kelechi Agbanelo

Akụkọ ndị ga-amasị gị: