Etum si bụrụ Mayor na London - Ernest Ezeajughi
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ernest Ezeajughi: Ezigbo ọchịchị kwesịrị ịbụ maka ndị ị na-achị

Ezigbo obi aṅụrị tọrọ ọtụtụ ndị Igbo dịka ha nwetere ozi na onye Igbo abụrụla Mayor n'Obodo Brent dị na mba UK.

Mgbe BBC Igbo gara ịnụta ọnụ okwu nwa amadị a, ọ gwara anyị ka nya bụ okpu eze si dakwasa ya n'isi.

O nyekwara ụmụ Naịjirịa bi na mba ofesi ndụmọdụ pụrụ iche.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara