Ihe anyị ji echeta Gọv Ugwuanyi na nke anyị chọrọ n'aka ya ugbua
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Gburugburu: Ihe anyị ji echeta Gọv Ugwuanyi na ihe anyị chọrọ n'aka ya ugbua

N'ime mkparịtaụka BBC Igbo na ụfọdụ ụmụafọ Enugwu Steeti nwere, ha kọwara etu gọvanọ ha bụ Ifeanyi Ugwuanyi si rụọ ọrụ n'afọ anọ gara aga.

Ha gakwara n'ihu rụtụ aka n'ihe ndị ha chọrọ ka o mee dịka ọ ga-ewere mkpara ọchịchị n'ụbọchị ole na ole na-abịa.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: