Ihe oke isiọwụwa na-eme n'ụbụrụisi
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Migraine headache: Ihe oke isiọwụwa na-eme n'ụbụrụisi

Ndị ọkanmụta n'ahụike akọwaala ihe na-eme n'ụbụrụisi mmadụ mgbe o nwere oke isiọwụwa a kpọrọ 'Migraine'.

Ha sị na ọ bụ ihe a na-ebute ụdị isi ọwụwa nke na-eme ka isi ọ na-ekpu mmadụ nakwa nke ọzọ na-enụ onye ahụ agbọ.

Kirie ihe onyonyo ya n'uju:

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara