Etu ndị eche na ha bụ ndị Ipob si wakpo ụkọchụkwụ na Nnewi - Ụkọchukwu
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Biafra Remembrance: Etu ndị eche na ha bụ ndị Ipob si wakpo ụkọchụkwụ na Nnewi - Ụkọchukwu

Onyeisi otu na-ahu maka nchekwa na 'Diocese' Nnewi bụ Ụkọchukwụ Christopher Nwobi gwara BBC na ọ bu ndị Ipob na-achọ ịmanye ọnọdụ sit-at-home wakporo fada.